4 Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-eso, ya ka unu ga-atụ egwu, ihe o nyere n’iwu ka unu ga-edebe, olu ya ka unu ga-ege ntị, ya ka unu ga-ejere ozi, ọ bụkwa n’ahụ́ ya ka unu ga-arapara.+
15 ime ha niile ihe e kpere n’ikpe,+ na ịma ndị niile na-adịghị asọpụrụ Chineke ikpe banyere omume ha niile nke asọpụrụghị Chineke, bụ́ ndị ha mere n’ụzọ asọpụrụghị Chineke, nakwa banyere ihe niile na-awụ akpata oyi nke ndị mmehie na-adịghị asọpụrụ Chineke kwuru megide ya.”+