-
Ọnụ Ọgụgụ 7:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 ha wee weta onyinye ha n’ihu Jehova, ya bụ, ụgbọala isii e kpuchiri elu ha ekpuchi na ehi iri na abụọ, otu ụgbọala maka ndị isi abụọ nakwa otu oké ehi maka otu onye; ha wee weta ha n’ihu ụlọikwuu ahụ.
-