17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+
14 Ụmụ Josef wee sị Jọshụa: “Gịnị mere ala i nyere anyị site n’ife nza ji bụrụ otu ala,+ gịnịkwa mere i ji kenye anyị otu ala ka ọ bụrụ ihe nketa anyị, ebe anyị dị ọtụtụ n’ihi na Jehova agọziwo anyị ruo ugbu a?”+
13 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Nke a bụ ókèala unu ga-eke n’etiti onwe unu ka ọ bụrụ ihe nketa nke bụ́ ala e nyere ebo iri na abụọ nke Izrel. A ga-enye Josef ibé ala abụọ.+