Jenesis 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ sịkwara: “Ka Jehova, bụ́ Chineke Shem, bụrụ onye a gọziri agọzi,+ Ka Kenan bụrụkwa ohu ya.+ Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha. Jenesis 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Ebram wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ E mesịa, o wuuru Jehova, bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu na-abanye n’ala Kenan.+ Ọ bụ ala a, bụ́ ala Kenan, ka unu ga-eketa+ dị ka ókè ya niile si dị.+ Ọrụ Ndịozi 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe o bibisịrị mba asaa n’ala Kenan, o kere ala ha site n’ife nza:+
19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha.
7 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Ebram wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ E mesịa, o wuuru Jehova, bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.
2 “Nye ụmụ Izrel iwu, sị ha, ‘Unu na-abanye n’ala Kenan.+ Ọ bụ ala a, bụ́ ala Kenan, ka unu ga-eketa+ dị ka ókè ya niile si dị.+