Ilu 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye na-akwa emo adịghị ahụ onye na-abara ya mba n’anya.+ Ọ gaghị agakwuru ndị maara ihe.+ Ekliziastis 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+ 1 Pita 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na, gịnị bụ uru ọ bara ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-emehie, e wee na-ama unu ụra, unu atachie obi?+ Ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-eme ihe ọma ma na-ata ahụhụ,+ unu atachie obi, nke a bụ ihe dị mma n’ebe Chineke nọ.+
4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+
20 N’ihi na, gịnị bụ uru ọ bara ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-emehie, e wee na-ama unu ụra, unu atachie obi?+ Ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-eme ihe ọma ma na-ata ahụhụ,+ unu atachie obi, nke a bụ ihe dị mma n’ebe Chineke nọ.+