Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 28:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 “Ị ga-eme akpa obi e ji ekpe ikpe+ ka ọ dị ka ihe onye na-akpa ihe n’ákwà kpara. Ị ga-eme ya otú ahụ a ga-esi mee efọd ahụ. Ị ga-eji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, mee ya.+

  • Ọpụpụ 28:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 “Erọn ga-ebu aha ụmụ Izrel n’obi ya n’akpa obi ahụ e ji ekpe ikpe mgbe ọ na-abata n’Ebe Nsọ ahụ ka ọ bụrụ ihe ncheta n’ihu Jehova mgbe niile.

  • Ọpụpụ 28:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Ị ga-etinyekwa Yurim+ na Tọmịm n’akpa obi ahụ e ji ekpe ikpe, ọ ga na-adị n’obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova; Erọn ga-ebukwa ikpe+ ụmụ Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile.

  • Ọpụpụ 39:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ha wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè, dị ka eriri, n’elu akpa obi ahụ.+

  • Ọpụpụ 39:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 N’ikpeazụ, ha ji eriri na-acha anụnụ anụnụ kekọta ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’akpa obi ahụ na ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’efọd ahụ, ka o wee na-adị n’elu eriri efọd ahụ, ka akpa obi ahụ gharakwa isi n’elu efọd ahụ dapụ, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya