Ilu 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A na-eji obiọma* na ịkwụwa aka ọtọ ekpuchi njehie,+ egwu Jehova na-emekwa ka mmadụ hapụ ihe ọjọọ.+ Aịzaya 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara, ọ gaghị amụta ezi omume.+ N’ala nke izi ezi, ọ ga-eme omume na-ezighị ezi,+ ọ gaghịkwa ahụ ịdị ukwuu Jehova.+ Luk 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ọ sịrị ya, ‘Ọ bụrụ na ha egeghị Mozis+ na Akwụkwọ Ndị Amụma ntị, a gaghịkwa eme ka ha kweta ma ọ bụrụ na mmadụ esi ná ndị nwụrụ anwụ bilie.’”
10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara, ọ gaghị amụta ezi omume.+ N’ala nke izi ezi, ọ ga-eme omume na-ezighị ezi,+ ọ gaghịkwa ahụ ịdị ukwuu Jehova.+
31 Ma ọ sịrị ya, ‘Ọ bụrụ na ha egeghị Mozis+ na Akwụkwọ Ndị Amụma ntị, a gaghịkwa eme ka ha kweta ma ọ bụrụ na mmadụ esi ná ndị nwụrụ anwụ bilie.’”