Levitikọs 11:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Job 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghị enwe obi abụọ, ònyekwa pụrụ iguzogide ya?+Ọ dị ihe na-agụ mkpụrụ obi ya agụụ, ọ ga-emekwa ya.+ Aịzaya 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha emewo mkpebi,+ ònye pụrụ ịkụghasị ya?+ Ọ gbatịwokwa aka ya, ònyekwa pụrụ ime ka o weghachi ya?+ Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+ Jọn 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Ya mere, otu olu+ si n’eluigwe kwuo, sị: “Emewo m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+
45 N’ihi na abụ m Jehova onye dupụtara unu n’ala Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu;+ unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+
13 Ọ dịghị enwe obi abụọ, ònyekwa pụrụ iguzogide ya?+Ọ dị ihe na-agụ mkpụrụ obi ya agụụ, ọ ga-emekwa ya.+
27 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha emewo mkpebi,+ ònye pụrụ ịkụghasị ya?+ Ọ gbatịwokwa aka ya, ònyekwa pụrụ ime ka o weghachi ya?+
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+
28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Ya mere, otu olu+ si n’eluigwe kwuo, sị: “Emewo m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+