Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ Ọnụ Ọgụgụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee! A kpọtawo m ka m nye ngọzi,Ya onwe ya agọziwokwa,+ agaghị m agbanwe ya.+ Ndị Rom 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ị ga-agwa m, sị: “Ebe ọ dị otú a, gịnị mere o ji ahụta mmejọ? N’ihi na ònye guzogideworo uche ya o kwupụtara nke ọma?”+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
19 Ya mere, ị ga-agwa m, sị: “Ebe ọ dị otú a, gịnị mere o ji ahụta mmejọ? N’ihi na ònye guzogideworo uche ya o kwupụtara nke ọma?”+