1 Samuel 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú ọ dị, Samuel sịrị: “Dị nnọọ ka mma agha+ gị mere ka ndị inyom gbara aka ụmụ, otú ahụ ka nne gị+ ga-abụ onye kasị gbara aka nwa n’etiti ndị inyom.”+ Samuel wee gbukasịa Egag n’ihu Jehova n’ime Gilgal.+ Matiu 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+
33 Otú ọ dị, Samuel sịrị: “Dị nnọọ ka mma agha+ gị mere ka ndị inyom gbara aka ụmụ, otú ahụ ka nne gị+ ga-abụ onye kasị gbara aka nwa n’etiti ndị inyom.”+ Samuel wee gbukasịa Egag n’ihu Jehova n’ime Gilgal.+
2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+