19 “Ọ bụrụ na i wee ihe ubi n’ubi gị, i wee chefuo otu ùkwù ọka* n’ubi,+ agaghachila ibute ya. Ọ ga-adịrị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ;+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe niile aka gị na-eme.+
3 O wee gawa ma banye n’ubi, malitekwa ịtụtụkọta ọka e wefọrọ ewefọ, mgbe ndị na-ewe ihe ubi wechara.+ O wee daba na ọ banyere n’ubi Boaz,+ bụ́ onye si n’ezinụlọ Elimelek.+