Levitikọs 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! E webataghị ọbara ya n’ebe nsọ nke dị n’ime.+ Unu gaara eri ya n’ebe nsọ, dị ka e nyere m n’iwu.”+ Levitikọs 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ erie ihe dị nsọ n’amaghị ama,+ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe ahụ n’elu ya wee were ihe ahụ dị nsọ nye onye nchụàjà. Ọnụ Ọgụgụ 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nke a ga-abụ nke gị n’ime ihe ndị kasị nsọ, n’ime àjà a na-esure n’ọkụ, onyinye ha ọ bụla, ya na àjà ọka+ ha ọ bụla na àjà mmehie+ ha ọ bụla na àjà ikpe ọmụma+ ha ọ bụla, bụ́ ndị ha ga na-ewetara m. Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ihe kasị nsọ.
18 Lee! E webataghị ọbara ya n’ebe nsọ nke dị n’ime.+ Unu gaara eri ya n’ebe nsọ, dị ka e nyere m n’iwu.”+
14 “‘Ọ bụrụ na mmadụ erie ihe dị nsọ n’amaghị ama,+ ọ ga-atụkwasị otu ụzọ n’ụzọ ise+ nke ihe ahụ n’elu ya wee were ihe ahụ dị nsọ nye onye nchụàjà.
9 Nke a ga-abụ nke gị n’ime ihe ndị kasị nsọ, n’ime àjà a na-esure n’ọkụ, onyinye ha ọ bụla, ya na àjà ọka+ ha ọ bụla na àjà mmehie+ ha ọ bụla na àjà ikpe ọmụma+ ha ọ bụla, bụ́ ndị ha ga na-ewetara m. Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ihe kasị nsọ.