Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 “Ndị kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ kara aka nke ala gị ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+

      “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 15:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Unu ga-eji ntụ ọka nke si ná mkpụrụ mbụ+ unu mee achịcha ma weta ya dị ka onyinye. Unu ga-enye ya dị ka e si enye onyinye nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ.

  • 2 Ihe E Mere 31:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ozugbo a kpọsara okwu ahụ, ụmụ Izrel+ wetakwuru ọka,*+ mmanya ọhụrụ+ na mmanụ+ na mmanụ aṅụ,+ bụ́ ndị si ná mkpụrụ mbụ ha, tinyere mkpụrụ niile si n’ubi.+ Ha wetakwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile n’ụba.+

  • Ilu 3:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Jiri ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa sọpụrụ Jehova,+ tinyere mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị dum.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 15:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ma, ugbu a, e siwo ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst,+ bụ́ mkpụrụ mbụ+ nke ndị dara n’ụra ọnwụ.+

  • Mkpughe 14:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ndị a bụ ndị na-ejighị ụmụ nwaanyị merụọ onwe ha;+ n’eziokwu, ha bụ ndị na-amaghị nwaanyị.+ Ndị a bụ ndị na-eso Nwa Atụrụ ahụ n’agbanyeghị ebe ọ na-eje.+ E si n’etiti ụmụ mmadụ zụta+ ha dị ka mkpụrụ mbụ+ a zụtaara Chineke na Nwa Atụrụ ahụ,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya