Ọpụpụ 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha wetara m onyinye: Onye ọ bụla obi ya kpaliri inye m onyinye ka unu ga-anata onyinye m.+ Ọpụpụ 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị isi wee weta nkume ọnịks na nkume ndị a ga-akwụnye n’efọd nakwa n’akpa obi ahụ,+ Nehemaya 7:70 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 E nwekwara ndị so ná ndị isi+ ọnụmara+ dị iche iche ndị nyere onyinye maka ọrụ ahụ.+ Tesheta+ nyere otu puku mkpụrụ ego drakma ọlaedo, ọkwá iri ise, uwe mwụda ndị nchụàjà+ narị ise na iri atọ, ka e debe ha n’ebe a na-edebe akụ̀.
2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha wetara m onyinye: Onye ọ bụla obi ya kpaliri inye m onyinye ka unu ga-anata onyinye m.+
70 E nwekwara ndị so ná ndị isi+ ọnụmara+ dị iche iche ndị nyere onyinye maka ọrụ ahụ.+ Tesheta+ nyere otu puku mkpụrụ ego drakma ọlaedo, ọkwá iri ise, uwe mwụda ndị nchụàjà+ narị ise na iri atọ, ka e debe ha n’ebe a na-edebe akụ̀.