Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 34:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ya na Jehova wee nọgide n’ebe ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. O righị nri ọ bụla, ọ ṅụghịkwa mmiri ọ bụla.+ O wee dee okwu ọgbụgba ndụ ahụ, bụ́ Okwu Iri ahụ, n’elu mbadamba nkume ndị ahụ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 12:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ma nwoke ahụ bụ́ Mozis dị nnọọ umeala n’obi+ karịa mmadụ niile nọ n’elu ala.

  • Malakaị 3:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Lee! M na-ezite onye ozi m,+ ọ ga-edozikwa ụzọ n’ihu m.+ Na mberede, ezi Onyenwe unu,+ bụ́ onye unu na-achọ, ga-abịa n’ụlọ nsọ Ya,+ ya na onye ozi+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,+ onye unu nwere mmasị na ya.+ Lee! Ọ ga-abịa,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.+

  • Matiu 4:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Mgbe o busịrị ọnụ ụbọchị iri anọ,+ ehihie na abalị, agụụ gụwara ya.

  • Matiu 11:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Nyaranụ yok m,+ mụtakwanụ ihe n’aka m,+ n’ihi na m dị nwayọọ,+ dịkwa umeala n’obi, mkpụrụ obi unu ga-enweta ume.+

  • Luk 24:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ọ kọwaara ha ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ dum banyere onwe ya, malite n’ihe Mozis+ dere ruo n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ niile.

  • Luk 24:44
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 44 O wee sị ha: “Okwu ndị a ka m gwara unu mgbe mụ na unu ka nọ,+ na ihe niile e dere n’iwu Mozis na n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ na Abụ Ọma+ banyere m aghaghị imezu.”

  • Jọn 5:46
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 46 N’eziokwu, ọ bụrụ na unu kweere Mozis, unu gaara ekwere m, n’ihi na o dere banyere m.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya