Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+ Diuterọnọmi 31:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee mee Jọshụa nwa Nọn+ onye ndú, wee sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ụmụ Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi inye ha,+ mụ onwe m ga-anọnyekwara gị.”
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
23 O wee mee Jọshụa nwa Nọn+ onye ndú, wee sị: “Nwee obi ike, dịkwa ike,+ n’ihi na ọ bụ gị ga-akpọba ụmụ Izrel n’ala ahụ m ṅụụrụ ha iyi inye ha,+ mụ onwe m ga-anọnyekwara gị.”