Diuterọnọmi 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+ Diuterọnọmi 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-ede ihe niile e kwuru n’iwu a n’elu ha+ mgbe ị gafeworo,+ ka i wee banye n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya, dị ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà gwara gị.+ Malakaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Chetanụ iwu m nyere Mozis ohu m n’ugwu Horeb banyere Izrel dum, ya bụ, ụkpụrụ na mkpebi ikpe dị iche iche.+ Jọn 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst. Ndị Galeshia 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi ya, Iwu ahụ aghọwo onye nduzi anyị nke na-eduru anyị gakwuru Kraịst,+ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe.
18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+
3 Ị ga-ede ihe niile e kwuru n’iwu a n’elu ha+ mgbe ị gafeworo,+ ka i wee banye n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya, dị ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà gwara gị.+
4 “Chetanụ iwu m nyere Mozis ohu m n’ugwu Horeb banyere Izrel dum, ya bụ, ụkpụrụ na mkpebi ikpe dị iche iche.+
17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst.
24 N’ihi ya, Iwu ahụ aghọwo onye nduzi anyị nke na-eduru anyị gakwuru Kraịst,+ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe.