Joshụa 21:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+ 1 Ndị Eze 8:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 “Ka Jehova, bụ́ onye nyere ndị ya Izrel ebe izu ike dị ka ihe niile o kwere ná nkwa si dị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi.+ Ọ dịghị otu okwu nke na-emezubeghị+ n’ime nkwa ọma ya niile o kwere site n’ọnụ Mozis bụ́ ohu ya.+
45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+
56 “Ka Jehova, bụ́ onye nyere ndị ya Izrel ebe izu ike dị ka ihe niile o kwere ná nkwa si dị,+ bụrụ onye a gọziri agọzi.+ Ọ dịghị otu okwu nke na-emezubeghị+ n’ime nkwa ọma ya niile o kwere site n’ọnụ Mozis bụ́ ohu ya.+