1 Ihe E Mere 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee gọzie+ Jehova n’ihu ọgbakọ+ ahụ dum, Devid wee sị: “Ka gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel+ bụ́ nna anyị, bụrụ onye a gọziri agọzi+ malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi. 2 Ihe E Mere 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ụbọchị nke anọ, ha gbakọrọ na ndagwurugwu Beraka, n’ihi na n’ebe ahụ ka ha gọziri Jehova.+ Ọ bụ ya mere ha ji na-akpọ+ ebe ahụ Ndagwurugwu Beraka—ruo taa. Abụ Ọma 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+
10 Devid wee gọzie+ Jehova n’ihu ọgbakọ+ ahụ dum, Devid wee sị: “Ka gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel+ bụ́ nna anyị, bụrụ onye a gọziri agọzi+ malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.
26 N’ụbọchị nke anọ, ha gbakọrọ na ndagwurugwu Beraka, n’ihi na n’ebe ahụ ka ha gọziri Jehova.+ Ọ bụ ya mere ha ji na-akpọ+ ebe ahụ Ndagwurugwu Beraka—ruo taa.
13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+