7 Ókè ya gbagokwara Diba n’ebe ndagwurugwu Ekọ+ ma chee ihu n’ebe ugwu ruo Gilgal,+ bụ́ nke dị n’ihu ebe e si agbago Adọmịm, nke dị na ndịda iyi ndagwurugwu; ókè ya gafekwara ruo mmiri En-shimesh,+ ebe o jedebere bụ En-rogel.+
15 M ga-enye ya ubi vaịn ya malite mgbe ahụ gaa n’ihu,+ nyekwa ya ndagwurugwu Ekọ+ ka ọ bụrụ ọnụ ụzọ olileanya; ọ ga-aza òkù n’ebe ahụ dị ka ọ zara n’oge ọ bụ agbọghọ+ nakwa n’ụbọchị o si n’ala Ijipt pụta.+