Jenesis 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+ Diuterọnọmi 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụ ngọzi ọ gọziri Juda,+ ka ọ gara n’ihu ịsị:“Jehova, biko, nụrụ olu Juda,+Kpọrọ ya gakwuru ndị ya.Ogwe aka ya alụworo ihe ya ọgụ;Bụrụ onye enyemaka nke na-anapụta ya n’aka ndị na-emegide ya.”+
8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+
7 Nke a bụ ngọzi ọ gọziri Juda,+ ka ọ gara n’ihu ịsị:“Jehova, biko, nụrụ olu Juda,+Kpọrọ ya gakwuru ndị ya.Ogwe aka ya alụworo ihe ya ọgụ;Bụrụ onye enyemaka nke na-anapụta ya n’aka ndị na-emegide ya.”+