25 E mesịa, Sọl na ndị ikom ya bịara ịchọ ya.+ Mgbe ha kọọrọ Devid, ọ gbadara ozugbo na nkume dị elu+ wee biri n’ala ịkpa Meyọn. Mgbe Sọl nụrụ ya, ọ chụụrụ+ Devid banye n’ala ịkpa Meyọn.
2 E nwere otu nwoke na Meyọn,+ ọ na-arụ ọrụ n’obodo Kamel.+ Nwoke a bụkwa nnukwu mmadụ, o nwere puku atụrụ atọ na otu puku ewu; ọ na-akpacha ajị+ atụrụ ya n’obodo Kamel.