Ọnụ Ọgụgụ 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma Zelofehad nwa Hifa amụtaghị ụmụ nwoke, kama ọ mụrụ ụmụ nwaanyị,+ ụmụ Zelofehad bụ Mala na Noa na Họgla na Milka na Teza.+ Ọnụ Ọgụgụ 36:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 sị: “Jehova nyere onyenwe m iwu ka o site n’ife nza+ nye ụmụ Izrel ala ha ga-enweta; Jehova nyekwara onyenwe m iwu ka o were ihe nketa Zelofehad nwanne anyị nwoke nye ụmụ ya ndị inyom.+
33 Ma Zelofehad nwa Hifa amụtaghị ụmụ nwoke, kama ọ mụrụ ụmụ nwaanyị,+ ụmụ Zelofehad bụ Mala na Noa na Họgla na Milka na Teza.+
2 sị: “Jehova nyere onyenwe m iwu ka o site n’ife nza+ nye ụmụ Izrel ala ha ga-enweta; Jehova nyekwara onyenwe m iwu ka o were ihe nketa Zelofehad nwanne anyị nwoke nye ụmụ ya ndị inyom.+