2 sị: “Jehova nyere onyenwe m iwu ka o site n’ife nza+ nye ụmụ Izrel ala ha ga-enweta; Jehova nyekwara onyenwe m iwu ka o were ihe nketa Zelofehad nwanne anyị nwoke nye ụmụ ya ndị inyom.+
3 Ma Zelofehad+ nwa Hifa, nwa Gilied, nwa Mekia, nwa Manase, amụtaghị nwa nwoke, kama ọ mụrụ ụmụ nwaanyị, ndị a bụkwa aha ụmụ ya ndị inyom: Mala na Noa, Họgla, Milka na Teza.+
15 Mekia wee lụọrọ Họpim nwaanyị, lụọkwara Shọpim. Aha nwanne ya nwaanyị bụ Meaka.) Aha nke abụọ bụ Zelofehad,+ ma, ọ bụ ụmụ nwaanyị ka Zelofehad mụrụ.+