3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ.
4 Ka oge na-aga, Jehoahaz mere ka obi Jehova jụrụ,+ nke mere na Jehova gere ya ntị;+ n’ihi na ọ hụrụ mmegbu a na-emegbu Izrel,+ n’ihi na eze Siria megburu ha.+