Ndị Ikpe 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Izrel wee daa ogbenye nke ukwuu n’ihi Midian; ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Ndị Ikpe 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+ 2 Ihe E Mere 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee na-ekpeku ya ekpere, nke mere na ọ nabatara+ arịrịọ ya. O wee nụ arịrịọ ọ na-arịọ ka e meere ya amara. O wee mee ka ọ lọghachi Jeruselem, n’ọchịchị ya;+ Manase wee mara na Jehova bụ ezi Chineke.+ Abụ Ọma 78:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mgbe ọ bụla o gbuwere ha, ha na-achọ ya,+Ha na-alaghachi chọọ Chineke.+
6 Izrel wee daa ogbenye nke ukwuu n’ihi Midian; ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+
10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+
13 O wee na-ekpeku ya ekpere, nke mere na ọ nabatara+ arịrịọ ya. O wee nụ arịrịọ ọ na-arịọ ka e meere ya amara. O wee mee ka ọ lọghachi Jeruselem, n’ọchịchị ya;+ Manase wee mara na Jehova bụ ezi Chineke.+