25 Rehab bụ́ nwaanyị akwụna na ezinụlọ nna ya na ndị niile bụ nke ya ka Jọshụa hapụrụ ndụ;+ o wee biri n’etiti Izrel ruo taa,+ n’ihi na o zoro ndị ozi Jọshụa zipụrụ iledo Jeriko.+
6 Ka nke a na-eme, Sọl sịrị ndị Kenaịt:+ “Lawanụ,+ pụọnụ, sinụ n’etiti ndị Amalek pụọ, ka m wee ghara ikpochapụ unu na ha. Unu gosiri ụmụ Izrel niile obiọma*+ mgbe ha si n’Ijipt na-apụta.”+ Ndị Kenaịt wee si n’etiti ndị Amalek pụọ.