29 Mozis wee gwa Hobab, nwa Ruel,+ onye Midian bụ́ nna nwunye Mozis, sị: “Anyị na-akwali ịga n’ebe ahụ Jehova gwara anyị okwu banyere ya, sị, ‘M ga-enye ya unu.’+ Soro anyị gaa, anyị ga-emezi gị emezi,+ n’ihi na Jehova ekwuwo na ya ga-emere Izrel ihe ọma.”+