Levitikọs 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-eme ka ụlọikwuu m dịrị n’etiti unu,+ mkpụrụ obi m agaghịkwa akpọ unu asị.+ Aịzaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mkpụrụ obi m kpọrọ ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ unu na oge ememme unu asị.+ Ha aghọworo m ibu arọ;+ ike ibu ha agwụwo m.+ Aịzaya 42:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Lee! Ohu m,+ nke m jidesiri aka ike!+ Onye m họọrọ,+ bụ́ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m!+ Etinyewo m mmụọ m n’ime ya.+ Ọ bụ ikpe ziri ezi ka ọ ga-ewetara mba niile.+
14 Mkpụrụ obi m kpọrọ ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ unu na oge ememme unu asị.+ Ha aghọworo m ibu arọ;+ ike ibu ha agwụwo m.+
42 Lee! Ohu m,+ nke m jidesiri aka ike!+ Onye m họọrọ,+ bụ́ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m!+ Etinyewo m mmụọ m n’ime ya.+ Ọ bụ ikpe ziri ezi ka ọ ga-ewetara mba niile.+