Ọnụ Ọgụgụ 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na mmadụ ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ ya emebila ihe o kwuru.+ Dị ka ihe niile si ya n’ọnụ pụta si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme.+ 1 Samuel 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọnatan na Devid wee gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 1 Samuel 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha abụọ wee gbaa ndụ+ n’ihu Jehova; Devid wee biri na Horesh, ma Jọnatan lara n’ụlọ ya.
2 Ọ bụrụ na mmadụ ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ ya emebila ihe o kwuru.+ Dị ka ihe niile si ya n’ọnụ pụta si dị, otú ahụ ka ọ ga-eme.+