Jenesis 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ọ kụrụ osisi tamarisk na Bia-shiba ma nọrọ n’ebe ahụ kpọkuo aha Jehova,+ bụ́ Chineke nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+ 1 Samuel 31:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee chịrị ọkpụkpụ ha+ lie+ n’okpuru osisi tamarisk+ dị na Jebesh, ha wee buo ọnụ ụbọchị asaa.+ 1 Ihe E Mere 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị dike niile wee bilie gaa buru ozu Sọl na ozu ụmụ ya bute ha Jebesh ma lie ọkpụkpụ ha n’okpuru nnukwu osisi+ dị na Jebesh;+ ha wee buo ọnụ+ ụbọchị asaa.
33 E mesịa, ọ kụrụ osisi tamarisk na Bia-shiba ma nọrọ n’ebe ahụ kpọkuo aha Jehova,+ bụ́ Chineke nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+
12 Ndị dike niile wee bilie gaa buru ozu Sọl na ozu ụmụ ya bute ha Jebesh ma lie ọkpụkpụ ha n’okpuru nnukwu osisi+ dị na Jebesh;+ ha wee buo ọnụ+ ụbọchị asaa.