6 Sọl wee nụ na a hụwo Devid na ndị ikom ya na ha nọ, mgbe Sọl nọ ọdụ na Gibia n’okpuru osisi tamarisk+ n’ebe dị elu, jirikwa ube+ ya n’aka, ndị niile na-ejere ya ozi guzokwa ya gburugburu.
12 Ndị dike niile wee bilie gaa buru ozu Sọl na ozu ụmụ ya bute ha Jebesh ma lie ọkpụkpụ ha n’okpuru nnukwu osisi+ dị na Jebesh;+ ha wee buo ọnụ+ ụbọchị asaa.