1 Samuel 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo echi ya+ na mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Chineke nọ kpawara ike n’ahụ́ Sọl,+ nke mere na o mewere dị ka onye amụma+ n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ,+ dị ka ọ na-eme na mbụ; Sọl jikwa ube n’aka.+ 1 Samuel 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mmụọ na-adịghị mma+ nke si n’ebe Jehova nọ wee dakwasị Sọl mgbe ọ nọ ọdụ n’ụlọ ya, jirikwa ube ya n’aka, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ. 1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+
10 O wee ruo echi ya+ na mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Chineke nọ kpawara ike n’ahụ́ Sọl,+ nke mere na o mewere dị ka onye amụma+ n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ,+ dị ka ọ na-eme na mbụ; Sọl jikwa ube n’aka.+
9 Mmụọ na-adịghị mma+ nke si n’ebe Jehova nọ wee dakwasị Sọl mgbe ọ nọ ọdụ n’ụlọ ya, jirikwa ube ya n’aka, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ.