1 Samuel 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Samuel wee were mpi mmanụ+ ahụ tee ya mmanụ n’etiti ụmụnne ya. Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ Devid malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ E mesịa, Samuel biliri laa Rema.+ 2 Samuel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.” 2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+
13 Samuel wee were mpi mmanụ+ ahụ tee ya mmanụ n’etiti ụmụnne ya. Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ Devid malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ E mesịa, Samuel biliri laa Rema.+
4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.”
3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+