17 Ma ọ na-alọta na Rema,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ụlọ ya dị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ọ na-anọ ekpe Izrel ikpe. O wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.+
3 Samuel anwụwo, Izrel dum akwaworo ya ákwá arịrị ma lie ya na Rema bụ́ obodo ya.+ Ma Sọl emewo ka a ghara inwekwa ndị na-agba afa na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu n’ala ahụ.+