1 Samuel 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, Samuel+ nwụrụ; Izrel dum wee zukọta kwaara ya ákwá arịrị+ wee lie ya n’ụlọ ya dị na Rema.+ Devid wee bilie gbadaa n’ala ịkpa Peran.+ Aịzaya 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Onye ezi omume alawo n’iyi,+ ma ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+ Ndị obiọma* na-anwụ,+ ma ọ dịghị onye na-amata na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ bụ iji mee ka o zere ọdachi.+
25 Ka oge na-aga, Samuel+ nwụrụ; Izrel dum wee zukọta kwaara ya ákwá arịrị+ wee lie ya n’ụlọ ya dị na Rema.+ Devid wee bilie gbadaa n’ala ịkpa Peran.+
57 Onye ezi omume alawo n’iyi,+ ma ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+ Ndị obiọma* na-anwụ,+ ma ọ dịghị onye na-amata na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ bụ iji mee ka o zere ọdachi.+