Ọnụ Ọgụgụ 14:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ọ dị, ha ji mpako gbagoo n’elu ugwu ahụ,+ ma Mozis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+ Joshụa 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+ 1 Samuel 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Sọl wee sị Ahaịja:+ “Bute igbe ezi Chineke n’ebe a!”+ (N’ihi na ụmụ Izrel bu igbe ezi Chineke n’ụbọchị ahụ.)+ 2 Samuel 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+
44 Otú ọ dị, ha ji mpako gbagoo n’elu ugwu ahụ,+ ma Mozis na igbe ọgbụgba ndụ Jehova esighị n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu pụọ.+
4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+
18 Sọl wee sị Ahaịja:+ “Bute igbe ezi Chineke n’ebe a!”+ (N’ihi na ụmụ Izrel bu igbe ezi Chineke n’ụbọchị ahụ.)+
25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+