Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ 1 Samuel 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Sọl lara n’ụlọ ya dị na Gibia,+ ndị dike bụ́ ndị Chineke metụrụ aka n’obi wee soro ya.+ 1 Samuel 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Samuel wee laa Rema, ma Sọl lara n’ụlọ ya dị na Gibia+ nke Sọl.
28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+