Jenesis 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ha kwaliri, oké ụjọ nke Chineke wee jide obodo ndị gbara ha gburugburu,+ nke mere na ha achụrụghị ụmụ Jekọb gawa. Abụ Ọma 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha hụrụ ya; o wee ju ha anya.Ha mara jijiji wee gbalaga n’ihi ụjọ.+ Daniel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, ahụ́ eze chagharịrị, ihe dị ya n’uche menyekwara ya ụjọ,+ nkwonkwo úkwù ya nọkwa na-echikwapụ,+ ikpere ya wee na-akụkọta ọnụ.+
5 E mesịa, ha kwaliri, oké ụjọ nke Chineke wee jide obodo ndị gbara ha gburugburu,+ nke mere na ha achụrụghị ụmụ Jekọb gawa.
6 N’oge ahụ, ahụ́ eze chagharịrị, ihe dị ya n’uche menyekwara ya ụjọ,+ nkwonkwo úkwù ya nọkwa na-echikwapụ,+ ikpere ya wee na-akụkọta ọnụ.+