Ndị Ikpe 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee sị ndị Sọkọt:+ “Biko, nyenụ ndị a so m+ achịcha, n’ihi na ike gwụrụ ha, m na-achụkwa Ziba+ na Zalmọna,+ bụ́ ndị eze Midian.” Aịzaya 44:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọkpụ ụ́zụ́ nke ji ihe o ji akpụ ụ́zụ́ ji ya na icheku ọkụ na-arụ ihe; o wee jiri hama na-akpụ ya, jirikwa ogwe aka ya dị ike na-arụ ya.+ Agụụ agụwala ya, ike adịghịzi ya. Ọ ṅụbeghị mmiri; ike wee gwụ ya.
5 O wee sị ndị Sọkọt:+ “Biko, nyenụ ndị a so m+ achịcha, n’ihi na ike gwụrụ ha, m na-achụkwa Ziba+ na Zalmọna,+ bụ́ ndị eze Midian.”
12 Ọkpụ ụ́zụ́ nke ji ihe o ji akpụ ụ́zụ́ ji ya na icheku ọkụ na-arụ ihe; o wee jiri hama na-akpụ ya, jirikwa ogwe aka ya dị ike na-arụ ya.+ Agụụ agụwala ya, ike adịghịzi ya. Ọ ṅụbeghị mmiri; ike wee gwụ ya.