1 Samuel 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Devid wee malite ịgwa ndị guzo ya nso, sị: “Gịnị ka a ga-emere onye ọ bụla nke gburu onye Filistia+ ahụ ma wepụ nkọcha a na-akọcha Izrel?+ N’ihi na, ònye bụ onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ nke na ọ ga-ama ndị agha nke Chineke dị ndụ+ aka?”+ 2 Ndị Eze 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+ Abụ Ọma 80:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+
26 Devid wee malite ịgwa ndị guzo ya nso, sị: “Gịnị ka a ga-emere onye ọ bụla nke gburu onye Filistia+ ahụ ma wepụ nkọcha a na-akọcha Izrel?+ N’ihi na, ònye bụ onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ nke na ọ ga-ama ndị agha nke Chineke dị ndụ+ aka?”+
6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+