4 Ònye ka ị bụ ikpe odibo onye ọzọ ikpe?+ Ọ bụ nna ya ukwu ka ọ dịịrị ikpebi ma ọ̀ ga-eguzo ma ọ̀ ga-ada.+ N’ezie, ọ ga-eguzo, n’ihi na Jehova pụrụ ime ka o guzo.+
12 E nwere otu onye nke bụ́ onye na-enye iwu na onyeikpe,+ onye nwere ike ịzọpụta mmadụ na ibibi mmadụ.+ Ma gị onwe gị, ònye ka ị bụ na ị ga na-ekpe onye agbata obi gị ikpe?+