Ndị Ikpe 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat. 2 Samuel 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze wee kpọrọ ụmụ ndị ikom abụọ nke Rizpa+ ada Eya mụụrụ Sọl, ya bụ, Amonaị na Mefiboshet, na ụmụ ndị ikom ise nke Maịkal+ nwa Sọl mụụrụ Edriel+ nwa Bazilaị onye Ebel-mehola.
22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat.
8 Eze wee kpọrọ ụmụ ndị ikom abụọ nke Rizpa+ ada Eya mụụrụ Sọl, ya bụ, Amonaị na Mefiboshet, na ụmụ ndị ikom ise nke Maịkal+ nwa Sọl mụụrụ Edriel+ nwa Bazilaị onye Ebel-mehola.