1 Samuel 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, Sọl zipụrụ ndị ozi+ ka ha chee ụlọ Devid nche, ka ha gbuokwa ya n’ụtụtụ;+ ma Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na i kweghị ka mkpụrụ obi gị gbapụ n’abalị a, echi ị ga-abụ onye e gburu egbu.” 1 Samuel 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+ 2 Samuel 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Absalọm wee ziga ndị nledo+ n’ebo niile nke Izrel, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze+ na Hibrọn!’”+
11 E mesịa, Sọl zipụrụ ndị ozi+ ka ha chee ụlọ Devid nche, ka ha gbuokwa ya n’ụtụtụ;+ ma Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na i kweghị ka mkpụrụ obi gị gbapụ n’abalị a, echi ị ga-abụ onye e gburu egbu.”
26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+
10 Absalọm wee ziga ndị nledo+ n’ebo niile nke Izrel, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze+ na Hibrọn!’”+