20 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Hezekaya na ike niile ọ kpara na otú o si rụọ ọdọ mmiri+ ma waa okpo mmiri+ wee mee ka mmiri bata n’obodo, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?
30 Ọ bụ Hezekaya sụchiri+ ebe mmiri Gaịhọn+ si erudata,+ nke dị n’ebe mgbago, ma mee ka ọ sọrọ gaa n’ebe ọdịda anyanwụ n’Obodo Devid.+ Hezekaya wee na-enwe ihe ịga nke ọma n’ihe ọ bụla ọ na-eme.+