Rut 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-asa ahụ́, teekwa mmanụ+ ma yiri uwe gị+ gbadaa n’ebe ahụ a na-azọcha mkpụrụ. Emela ka nwoke ahụ mata na ị nọ n’ebe ahụ ruo mgbe o risịrị nri ma ṅụsịa ihe ọṅụṅụ. 2 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+
3 Ị ga-asa ahụ́, teekwa mmanụ+ ma yiri uwe gị+ gbadaa n’ebe ahụ a na-azọcha mkpụrụ. Emela ka nwoke ahụ mata na ị nọ n’ebe ahụ ruo mgbe o risịrị nri ma ṅụsịa ihe ọṅụṅụ.
2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+