2 Samuel 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee si n’ala bilie, saa ahụ́, tee+ mmanụ ma gbanwee ákwà mgbokwasị ya wee bịa n’ụlọ+ Jehova kpọọ isiala;+ e mesịa, ọ batara n’ụlọ ya wee kwuo ka e nye ya nri, ha wee debe nri n’ihu ya ngwa ngwa, o wee malite iri ya. 2 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+ Ekliziastis 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka uwe gị na-acha ọcha+ mgbe niile, ka mmanụ gharakwa ịkọ n’isi gị.+
20 Devid wee si n’ala bilie, saa ahụ́, tee+ mmanụ ma gbanwee ákwà mgbokwasị ya wee bịa n’ụlọ+ Jehova kpọọ isiala;+ e mesịa, ọ batara n’ụlọ ya wee kwuo ka e nye ya nri, ha wee debe nri n’ihu ya ngwa ngwa, o wee malite iri ya.
2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+