2 Samuel 15:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Lee! Ụmụ ha abụọ, Ahimaz+ nwa Zedọk na Jọnatan+ nwa Abayata sokwa ha nọrọ n’ebe ahụ; ọ bụkwa ha ka unu ga-ezi ihe ọ bụla unu ga-anụta ka ha bịa zie m.” 2 Samuel 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+
36 Lee! Ụmụ ha abụọ, Ahimaz+ nwa Zedọk na Jọnatan+ nwa Abayata sokwa ha nọrọ n’ebe ahụ; ọ bụkwa ha ka unu ga-ezi ihe ọ bụla unu ga-anụta ka ha bịa zie m.”
19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+