2 Samuel 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka Jọnatan+ na Ahimaz+ guzo n’En-rogel,+ otu nwaanyị na-eje ozi gara kọọrọ ha. Ha wee pụwa, ebe ọ bụ na ha aghaghị ịkọrọ Eze Devid; n’ihi na ha agaghị anwa anwa mee ka a hụ ha mgbe ha na-abanye n’obodo. 1 Ndị Eze 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee, Jọnatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja wee sị: “Batawa, n’ihi na ị bụ dike, i ji ozi ọma bịa.”+
17 Ka Jọnatan+ na Ahimaz+ guzo n’En-rogel,+ otu nwaanyị na-eje ozi gara kọọrọ ha. Ha wee pụwa, ebe ọ bụ na ha aghaghị ịkọrọ Eze Devid; n’ihi na ha agaghị anwa anwa mee ka a hụ ha mgbe ha na-abanye n’obodo.
42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee, Jọnatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja wee sị: “Batawa, n’ihi na ị bụ dike, i ji ozi ọma bịa.”+