Ndị Ikpe 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+ Abụ Ọma 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ na-achụ m ka ha rie anụ ahụ́ m,+Ebe ha bụ ndị na-emegide m na ndị iro m,+Ha onwe ha sụrụ ngọngọ wee daa.+ Abụ Ọma 68:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 Ka Chineke bilie,+ ka a chụsaa ndị iro ya,+Ka ndị kpọrọ ya oké asị gbaa ọsọ n’ihi ya.+
31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+
2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ na-achụ m ka ha rie anụ ahụ́ m,+Ebe ha bụ ndị na-emegide m na ndị iro m,+Ha onwe ha sụrụ ngọngọ wee daa.+